alakụba
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]- okwu Arabic nke pụtara "nrubeisi" ma na ihe metụtara okpukpe ọpụtara "mmadụ itinye uche na Chineke".
- o sitere na "sal'm" nke pụtara ụzọ udo
- Nkwenkwe ụka alakụba bụ na e nwere naanị otu Chukwu nke bụ Allah SWT nke Onye amuma di aso Muhammad PBUH bụ onye ọzi ya
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndị ụka alakụba na ekpe ekpere ugboro ise n'ụbọchị
- ị ga-amara mgbe ọ bụ oge maka ekpere ndị ụka alakụba site na ụlọ alakụba ha