ala ọma jijiji
Ọdịdị
ala ọma ala
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ ịma jijiji nke ala na mberede na ike, mgbe ụfọdụ ọ na-akpata oké mbibi, n'ihi mmegharị n'ime ụwa jikọrọ ọnụ ma ọ bụ mgbawa ugwu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Oke ala ọ ma jijiji mere na mba China.
Nkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Earthquake