Gaa na ọdịnaya

alọ

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Ihe na-ejikọ nne na nwa n'ime afọ. Ọ bụ ya ka nne na-eji enye nwa ya nri n'ime afọ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Alọ nwa ya dapụrụ ta.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Alọ

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/umbilical_cord