akwụkwụ

O sị Wiktionary

Akwụkwụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mgbanwe na arụmọrụ ụbụrụ mmadụ nke n'eme ka aga si na ọkụ eletriki na-adọ onye ahụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ bụ akwụkwụ dọturu nwatakịrị ahụ n'ala

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ndapfu {Ndị obodo Izzi na Ebonyi steti n'akpọ akwụkwụ ndapfu}

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Seizure Seizure