akwụkwọ mposi
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]akwụkwọa eji ehicha ike na mpaghara ahụ ike nke nsị gburugburu mgbe emechara mposi
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]- akwụkwọ mposi nke a kachasị mma, ọ dị nro n’ahụ
- ndị dọkịta na-adụ ọdụ ka a ghara iji akwụkwọ mposi hichapụ ọnya meghere emeghe