akwụkwọ ọgụgụ

O sị Wiktionary

akwụwkọ ọgụgụ

nkọwa[dezie]

nke a bụ ụdị akwụkwọ a na-agụ agụ . Ụdị a akwụkwọ a bụ nke edere ma bipụta ka mmadụ guọ, ọ na abụkarị maka ụmụakwụkwọ

nkejiasụsụ[dezie]

aha

ọmụmaatụ[dezie]

onye akwụkwọ ọgụgụ a bụ maazị Ude

mkpọpụta[dezie]

akwụkwọ ọgụgụ




olumba[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

textbook#English