Gaa na ọdịnaya

akparamagwa

Sitere na Wiktionary

akparamagwa


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọtụtụ ihe di iche iche eji mara onye, ebe maọbụ ihe. Ufọdụ ihe ndị a nwere ike metụta omume, udịdị maọbụ ọnọdụ


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha


Ọmụmaatụ

[dezie]

Kedụ akparamagwa eji mara Akụbụzọ n'akwụkwọ ọgụgụ Okpa akụ eri eri

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

characteristic

Akparamagwa