akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya

O sị Wiktionary

akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya

Nkọwa[dezie]

akpamoke mmekọrita mmadụ na ibe ya bụ ọnọdụ mmadụ na ibe ya na-anọ mgbe e nwere ọrịa na-egbu egbu ma na-efe efe site na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Gọọmentị mara ọkwa ma tie iwu akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya mgbe ọrịa korona batara Naịjiria.
  2. Akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụkwa otu n'ime ụzọ esi egbochi ibute ọrịa

Mkpọpụta[dezie]

akpamoke mmekọrịta mmadụ na ibe ya





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

social distancing /