akpaka
Akpaka
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ mkpuru osisi n'adị na ọhia. Ukwu ya n'ebu ịbụ. Ya mere Onaghị adikari nso n'ulo. E ji ya eme ọtụtụ erimeri dika abacha,ji,ugba w.d.g.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Omụmaatụ[dezie]
Ejim akpaka gwọọ ji a. Ọ tọrọ ụtọ nke ukwuu
Mkpọpụta[dezie]