akpaghasị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]nkwụsị (ihe omume, ọrụ, ma ọ bụ usoro) site na ịkpata ọgba aghara ma ọ bụ nsogbu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmumaatụ
[dezie]- mmiri ozuzo ahụ kpaghasị ma kwụsị nzukọ ahụ
- ụmụ okorobịa kpaghasị ma mebie ntuli aka ahụ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]imesasi