akpaaka
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ihe ma ọbụ usoro na-arụ ọrụ n'onwe ya na enweghị nchịkwa mmadụ
- ihe mmadụ na eme ma ọ bụ na-eme n'onwe ya, na-etinyeghị echiche ma ọ bụ nlebara anya
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Usoro ahụ bụ akpaaka ngwa ngwa ị bịara
- Igwe eji anya ụgbọ ala ahụ bụ akpaaka
Mkpọpụta
[dezie]