Gaa na ọdịnaya

akpụ akpa-nwa

Sitere na Wiktionary

Akpụ akpa-nwa

Nkọwa

[dezie]

Akpụ akpa-nwabụ ọrịa nke na-adi n'akpa nwa ụmụ nwaanyi. Amaghi ihe na-akpata ya.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akpụ akpa-nwa ekweghi nwaanyi ahụ amụ nwa.

Mkpọpụta

[dezie]
akpụn̄ akpanwa




Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

fibroid