akpọmasị agbụrụ

O sị Wiktionary

akpọmasị agbụrụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ, otu agbụrụ ikpọ agbụrụ ọzọ asị site na-ịkpagbu ha, ịnara ha akụnụba ha maọbụ ịchụpụ ha n'obodo ha n'ike n'ihi na ha esighị na agbụrụ ha/abụghị otu agbụrụ.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

===Ọmụmaatụ==.

  1. Agbụrụ Sautu Afrika kpọrọ agbụrụ Naijiria asị.


Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

[1]