akpịrịkpa
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie ebe o si]
Ezigbo obere obere ọkpụkpụ na-ekpuchi ibe ha, ndị nke na-echebe akpụkpọ ahụ azụ na ihe ndị ọzọ nke ihe na-akpụ akpụ
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]- Akpịrịkpa azụ ụfọdụ a na eri eri na-esi ike iwepụ
- Agwọ na-egbu maramara n’ihi akpịrịkpa dị ya na ahụ
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]scales