Jump to content

akomugbo

O sị Wiktionary

akọmugbo

NKỌWA

[dezie]

akọmugbo bụ ịkọpụta mkpụrụ ubi. Ọ bụkwavitinye ihe dị ndụ n'ala,ma na atụ anya ya ka otopụta ma mịa mkpụrụ.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]

Aha

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1. Akọmugbo bụ ihe n'ebe ego oge ugbua 2. Akọmugbo abụghị ọrụ onye ike gwụrụ

MKPỌPỤTA

[dezie]

a-kọ-m-u-gbo

OLUMBA

[dezie]

Arụmọrụ [Mbaise]

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cultivation https://en.m.wikitionary.org/wiki/cultivation