akara ukwu
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]- akara ma ọ bụ ịrịba ama ụkwụ ma ọ bụ akpụkpọ ụkwụ nke na egosi ebe a zọrọ ya na ala ma ọ bụ n'elu ihe
- Ebe dịgasị iche iche ebe ọrụ ruola karịsịa maka ọrụ ngalaba nyocha
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- kedụ akara ukwu ị na-ahapu n’ụwa a
- Iga - ahụ akara ukwu gị ọfụma ma ọ bụrụ na ị ga - ije n’elu aja mmiri
Mkpọpụta
[dezie]