Jump to content

akara nke obe

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Akara nke obe bu Ngosipụta nke aka na-agafe n'ihu ahụ mmadụ n'ụdị obe nke e mere dị ka ịchọ nchekwaba na ịkpokwu Chineke.

Nkejiasụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. E mere m akara nke obe mgbe ndị ohi bịara na bee anyị.
  2. Ụkọchukwu na-eji akara nke obe ebido ika ụka

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Sign of the cross