akara ngudo

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

"Akara ngudo" bu akara edemede e ji ekpuchi okwu na esoro na ihe a na ekwu mana ọ na e nyere aka na ighota ihe a n'ekwu maka ya. A na-akpọ kwa ya akara mkpụchi

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Obi tinyere akara ngudo na ebe okwesiri itinye kpom

Olumba[dezie]

Akara mkpụchi

Ntụgharị n'asụsụ ozo[dezie]

Bekee[dezie]

bracket