akara edemede

O sị Wiktionary

Akara edemede

Nkọwa[dezie]

Ọ bụ akara di iche iche odee ji achọ edemede ya mma, nye ya nghọta ma tọọkwa ụtọ na nti mgbe a na-agụ ya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

ụfọdụ akaraedemede anyi nwere bụ kpọm, rịkọm, akara uhie, akara ajụjụ, akara nchezọ, akara ngudo w.d.g.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

puntuation marks