akara
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Akara bụ ihe oriri ma ọbu nri eghere eghe sitere n'àgwà ma ọbu ji akwọrọ akwọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyị ji akara añụ akamụ kwa ụtụtụ ọbụna na bee anyị
Mkpọpụta
[dezie]Akara
Olumba
[dezie]Akara
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Akara àgwà; akara ji
Bekee
[dezie]Bean cake; yam cake