akanaachị steti
Ọdịdị
akanaachị steti
Nkọwa
[dezie]ọ bụ aha ana-akpọ ọnye na-achị steti ma hụ na ndị steti ya nwetara oke ruru ha site n'aka Gọọmentị na-achị achị, biri n'udo nakwa ihe ndị ọzọ obodo ji aga n'ihu.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
ọmụmaatụ
[dezie]Aha akanaachị steti m bụ Maazị Gburugburu.
mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]akanaachị