Gaa na ọdịnaya

akaja

Sitere na Wiktionary

akaja

Nkọwa

[dezie]

Imenye mmadụ ihe ihere

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụmụ akwụkwọ mere ya akaja n'ụlọ akwụkwọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

'Imechu-eru' n'asụsụ Nkanụ di na Enugwu steeti.

Ime mmadu ihe ihere

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

humiliate