aka odo

O sị Wiktionary

aka odo

Nkọwa[dezie]

Ihe eji asụ maọbụ atụghari ihe oriri n'ikwe

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nwanyi ahụ ji 'aka odo' asụ nri n'ikwe

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Aka odo

Ntughari na'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

pestle