akụrụngwa
Ọdịdị
Akụrụngwa
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ihe ndị dị mkpa eji arụ ọrụ ma ọ bụ nzube pụrụ iche
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]O chefuola akụrụngwa ọrụ ya ebe ọ gara rie nri
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ngwaọrụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Equipments Equipments
German
[dezie]Ausrüstungen Ausrüstungen