akụpe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Akụpe bu Ihe a na-ejide n'aka eku ikuku. A na-eji igu nkwụ, akwa, maọbụ abụbụ nnụnụ eme ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akụpe mụ na-acha uhie uhie
- Eji mụ akụpe eku onwe mụ ikuku
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Nku bụ ihe ndi Ezeagu n' Enugu steeti na- akpọ akụpe.