akụkụ

O sị Wiktionary

Akụkụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ ọbụla nọ n'aka nri ma ọ bụ aka ekpe mmadụ ebe ma ọ bụ ịhe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ekwentị ahụ nọ n'akụkụ ya mgbe ọ na achọ ya

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Nkọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Side Side

German[dezie]

Seite Seite