akụkọ ihe mere eme
Ọdịdị
akụkọ ihe mere eme
Nkọwa
[dezie ebe o si]Nke a bụ akụkọ gbasara ihe dị ịche mere eme na ndụ anyi n'oge gara aga, anyi were ha mere akụkọ. ọtụtụ n'ime akụkọ ndi a na abụ eziokwu.
Nkejịasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]ihe nkiri ahụ anyị kiriri bụ akụkọ ihe mere eme.