Gaa na ọdịnaya

akụkọ arọarọ

Sitere na Wiktionary

akụkọ arọarọ

Nkọwa

[dezie]

Akụkọ arọarọ bụ ụdị akụkọ na-emeghị n'eziokwu edere ede mana otu odee si dee ya ọdịka ọ mere n'eziokwu. Anyị ga-ahụụdị akụkọ a n'akwụkwọ agụmagụ dị iche iche .

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ụfọdụ akụkọ arọarọ nke asụsụ igbo bụ ije odumodu jere.


Mkpọpụta

[dezie]
akụkọ arọarọ





Olumba

[dezie]

akụkọ na abụghi nene (ezeagụ)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

fiction