Gaa na ọdịnaya

akụ na ụba okirikiri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ Usoro nrụpụta na ojiji ihe arụpụtara mere ihe nke gunyere okike,nhata,na njiharị, ntụgharị na nwoharị nke ngwa ahịa ndị dị adị ruo mgbe obụla.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nwoharị akụ na ụba n'eme ka akụ na ụba digide.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Circular economy