Jump to content

akụ na ụba griin

O sị Wiktionary

NKỌWA

[dezie]

Akụ na ụba griin bụ akụ na ụba gbadoro ụkwụ na ikwalite ahụ ike na akụ na ụba site iwepu aka n'ihe gbasara mmeto ikuku, ala, mmiri, ọkụ, dgz

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

Gọọmenti etiti wepụtara àmụ̀mà gbasara akụ na ụba griin

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]
akụ na ụba griin

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

Green economy