ajọ ifufe

O sị Wiktionary
ajọ ifufe
mkpamkpa ajọ ifufe

Nkọwa[dezie]

oké ifufe nke nwere ifufe na-eme ihe ike, karịsịa ajọ ifufe nke na-eme n'obodo ebe okpomọkụ na ndị obodo Caribbean

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ajọ ifufe a emebiwo ọtụtụ ụlọ
  • ọkụ eletrik apụla n'ihi ajọ ifufe ahụ

Mkpọpụta[dezie]

ifufe




Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

hurricane