ajị

O sị Wiktionary

Ajị

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ ihe dịka mkpirisi owu mara nma n'etopụta n'ahụ mmadụ na ụfọdụ ụmụ anụmanụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Kedụ ihe mere ajị ahụ gị ji adapụ?

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntutu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Hair Hair

French[dezie]

Cheveu Cheveu