ahauche
Jump to navigation
Jump to search
ahauche
Nkọwa[dezie]
ahauche bụ otu n'ime ụdi aha bụ nke anaghi ahu anya ma ọbụ metụ aka mana site n'uche anyị ka anyị ji ama na ha di
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
udiri ahauche ewere gunyere Amamihe, ihunaya, aṅụri wee diri gawa
Mkpọpụta[dezie]