Gaa na ọdịnaya

ahụike

Sitere na Wiktionary

ahụike

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ịdịnma nke ahụ, obi n'echiche. Enweghị nria nria ọbụla.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nkea bụ ozi gbasara ndị ọrụ ahụike

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

arụike

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

health

French

[dezie]

santé