Gaa na ọdịnaya

ahụhụ

Sitere na Wiktionary

ahụhụ

nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ahụ ụfụ maọbụ mekpa ahụ mmadụ nọ na ya nke na anaghị enye obi ụtọ.


nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmaatụ

[dezie]

ọ tagbuola onwe ya n' ahụhụ

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

emekute bụ aha ndi ezeagụ na enugwu steeti na-akpọ ihe mmekpe ahụ nke mmadụ na enwe .

ewhụwhụ nabọ nke dị n'udi na Enugwu steti

ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

suffering