ahụ erughị ala
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- obere ihe mgbu, mmetụta na-egbu mgbu n'akụkụ ụfọdụ nke ahụ mgbe mmadụ merụrụ ahụ obere
- mgbe mmadụ nwee obi erughị ala, nchegbu, ma ọ bụ ihere
- enweghị nkasi obi ma ọ bụ izu ike; ihe isi ike,
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ahụ erughị'm ala
- Ahụ ọkụ na-eme ka ahụ́ ghara iru ya ala