Gaa na ọdịnaya

agwaetiti

Sitere na Wiktionary
agwaetiti

Nkọwa

[dezie]

otu ibé ala nke mmiri gbara gburugburu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ nwere agwaetiti ndị dị n’akụkụ oke osimiri Atlantic, site na Lagos
  • Mgbe ị bi n'àgwàetiti, ị ghaghị ịma otú e si egwu mmiri

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Island