Gaa na ọdịnaya

aghara

Sitere na Wiktionary
  • ihe emere ma ọ bụ na-eme na-enweghị usoro ma ọ bụ mkpebi siri ike.
  • ihe enweghị nzube ma ọ bụ nzube a kapịrị ọnụ
  • ihe na-eme dị ka nke ndapụta ma ọ bụghị dika atụmatụ ọbụla si dị

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • Ọ bụ ihe na-enweghị usoro, ọ mere aghara aghara
  • Ọ mere nhọrọ aghara na-enweghị echiche ọchere

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

random