aghụghọ

O sị Wiktionary

Aghụghọ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mkpụrụokwu pụtara nweta uru onyeozo site na nrafu

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmatụ[dezie]

nkemjika si na agbụrụ ndị na aghọ aghụghọ nke ukwu

Mkpọpụta[dezie]

aghụghọ



Olumba[dezie]

Ụghọrọ (Arochukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Cunning Cunning

French[dezie]

Rusé rusé

German[dezie]

Gerissen gerissen