agba

O sị Wiktionary

Agba

Nkọwa[dezie]

  1. Nke a bụ ọkpụkpụ na-ejide eze mmadụ bu nke mejupụtara ọnụ.
  2. Akụkụ ihu di n'okpuru ọnụ
agba


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

O yewere agba ya oghe maka ihe itụnanya ahụ ọ hụrụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

jaw