agamnihu

O sị Wiktionary

agamnihu

Nkọwa[dezie]

agamnihu bụ mgbago maobụ mbuli elu mmadụ na-enweta site n'ụzọ di iche iche

Nkejị asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

A nam ahụ agamnihu gi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Progress