Jump to content

agaghị ekwe omume

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • enweghị ike ime, ịdị adị, ma ọ bụ mee
  • ọnọdụ ma ọ bụ mmadụ siri nnukwu ike

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ihe ahụ agaghị ekwe omume maka na o siri nnukwu ike
  • Agwara m ya na ọ gaghị ekwe omume iji ụkwụ si Enugwu gawa Sokoto

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Impossible