Jump to content

agaaṅanjụ

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmadụ iji ọnụ ụkwụ aga ije igbochi mmadù ịma imata na ọ na-abịa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. . Ọ na -agaaṅanjụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

tiptoe