agụmagụ edereede
Ọdịdị
agụmagụ edereede
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụdị agụmagụ edere n'akwụkwọ ọ nwere ike ịdị n'ụdị akụkọ , abụ maọbụ ejiji.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
ọmụmaatụ
[dezie]- ụfọdụ n'ime akwụkwọ edereede bụ Jụọ Obinna, Ugomma wee dịrị gawa
- otu agụmagụ ederede anyị gụrụ n'ụlọ akwụkwọ bụ things fall apart nke Chinua Achebe dere
mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]bekee
[dezie][Written literature]