agụmagụ

O sị Wiktionary

Agụmagụ

Nkọwa[dezie]

  1. Agụmagụ bụ akụkọ ekwurekwu ma ọbụ ederede nke anyi ji egosipụta obibi ndụ anyi.
  2. Enwere agụmagụ ọdinala na nke ụgbua.

Nkejiasụsụ[dezie]

Agụmagụ bụ aha a na akpọ akụkọ.

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Akụkọ ifo, akụkọ okike,akikọ ndi ichie, akụkọ na egwu,abụ di ichiche na egwuregwu di ịche iche bụ cha agụmagụ.
  2. Onye nkụzi anyi kụziri anyi maka agụmagụ ederede.

Mkpọpụta[dezie]

Audio pronunciation in Igbo language of the word "agụmagụ".




Olumba[dezie]

Ntụghari asụsụ ndi ọzọ[dezie]

English[dezie]

Folk-lore