agụba

O sị Wiktionary

agụba


Nkọwa[dezie]

aflat mbepụ ọnụ mma, saw ma ọ bụ ngwaọrụ ndị ọzọ ma ọ bụ ngwa ọgụ. "jiri agụba dị nkọ bechapụ nke ọma"


Blade


Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmatụ[dezie]

Enwere m mmetụta dị nkọ ka agụba ahụ na-ebipụ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

English[dezie]

razor