afe mgbochi mgbọegbe
Ọdịdị

Efe Mgbochi Mgbọegbe
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ụdịrị efe ana eyi iji gbochie mgbọegbe itụgbụ mmadụ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Gọọmentị ewepụtala ego maka mmepụta efe mgbochi mgbọegbe maka ndị soja, ndi uweojii na ndị ọzọ.
Mkpọpụta
[dezie]