Gaa na ọdịnaya

afọ ojuju

Sitere na Wiktionary

Afọ ojuju

Nkọwa

[dezie]

Afọ ojuju pụtara ihe izuuru mmadụ oke

Nkejịasụsụ

[dezie]
 Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere m afọ ojuju n'akụ m

Mkpọpụta

[dezie]
afọ ojuju




Olumba

[dezie]

Aho ojuju ewhọ ojuju olu ndị udi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Satisfaction