afọ ntachi

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • Mgbe mposi mmadu na isi ike ịpụta
  • mgbe ọ na-esiri mmadụ ike ime mposi ka osi kwesị ọpekata mpe ugboro atọ n'izu ụka

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Iri akwụkwọ nri na mkpụrụ osisi nwere ike ịkwụsị afọ ntachi
  • Na-a anụ mmiri ọtụtụ ugboro n'ụbọchị iji zere afọ ntachi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Constipation