afọ ọsịsa

O sị Wiktionary

afo osisa

Afọ ọsịsa

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọria na-eme ka afọ isaa mmadụ site na-iri nri adịghị ọcha maọbụ inụ mmiri adịghị ọcha.

Nkejịasụsụ[dezie]

nkọwaaha

Ọmụụmaatụ[dezie]

Ọ gara ụlọ ọgwu maka afọ ọsịsa na asa ya

Mkpọpụta[dezie]

afọ ọsịsa





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

diarrhea